Ezikiel 14:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, Noa,+ Daniel,+ na Job+ nọrọgodị ebe ahụ, ha agaghị azọpụtali ma ụmụ ha ndị nwoke ma ụmụ ha ndị nwaanyị. Ha ga-azọpụta naanị onwe ha* n’ihi ezi omume ha.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”+
20 ebe ọ bụ na m na-adị ndụ, Noa,+ Daniel,+ na Job+ nọrọgodị ebe ahụ, ha agaghị azọpụtali ma ụmụ ha ndị nwoke ma ụmụ ha ndị nwaanyị. Ha ga-azọpụta naanị onwe ha* n’ihi ezi omume ha.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”+