Ezikiel 14:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwukwara, sị: ‘Ihe a niile ga-eme mgbe m ga-eji ụzọ ihe anọ taa ndị bi na Jeruselem ahụhụ.+ M ga-eji mma agha, ụnwụ, anụ ọhịa ọjọọ, na ọrịa na-efe efe+ gbuo ma mmadụ ma anụmanụ nọ na ya.+
21 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwukwara, sị: ‘Ihe a niile ga-eme mgbe m ga-eji ụzọ ihe anọ taa ndị bi na Jeruselem ahụhụ.+ M ga-eji mma agha, ụnwụ, anụ ọhịa ọjọọ, na ọrịa na-efe efe+ gbuo ma mmadụ ma anụmanụ nọ na ya.+