Ezikiel 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Mgbe unu hụrụ àgwà ha na omume ha, obi ga-esi unu ike, unu ga-amarakwa na e nwere ihe mere m ji mee ha ihe niile m mere ha.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
23 “‘Mgbe unu hụrụ àgwà ha na omume ha, obi ga-esi unu ike, unu ga-amarakwa na e nwere ihe mere m ji mee ha ihe niile m mere ha.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”