Ezikiel 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘M ga-emesi ndị bi na Jeruselem ike otú m mere osisi vaịn ahụ dị n’oké ọhịa ebe osisi ndị ọzọ dị. M tụbara ya n’ọkụ ka ọ bụrụ nkụ.+
6 “N’ihi ya, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘M ga-emesi ndị bi na Jeruselem ike otú m mere osisi vaịn ahụ dị n’oké ọhịa ebe osisi ndị ọzọ dị. M tụbara ya n’ọkụ ka ọ bụrụ nkụ.+