Ezikiel 15:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “‘M ga-emekwa ka ala ha tọgbọrọ nkịtị+ n’ihi na ha nupụụrụ m isi.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
8 “‘M ga-emekwa ka ala ha tọgbọrọ nkịtị+ n’ihi na ha nupụụrụ m isi.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”