Ezikiel 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kwuo sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Jeruselem, sị: “N’ala ndị Kenan ka i si. Ọ bụkwa ebe ahụ ka a mụrụ gị. Nna gị bụ onye Amọraịt,+ nne gị abụrụ onye Het.+
3 Kwuo sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova gwara Jeruselem, sị: “N’ala ndị Kenan ka i si. Ọ bụkwa ebe ahụ ka a mụrụ gị. Nna gị bụ onye Amọraịt,+ nne gị abụrụ onye Het.+