-
Ezikiel 16:4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ụbọchị a mụrụ gị, e bepụghị alọ otubo gị. E jighị mmiri saa gị ahụ́ ka ị dị ọcha. E teghị gị nnu, a fụchighịkwa gị ákwà.