-
Ezikiel 16:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 “‘“Mgbe m na-agafe ebe ị nọ, m hụrụ ka ọbara juru gị ahụ́, gị ana-agba lịkalịka. Ka ọbara juru gị ahụ́, m sịrị gị: ‘Ị ga-adị ndụ!’ M sịkwara gị mgbe ahụ ọbara juru gị ahụ́, ‘Dịrị ndụ!’
-