Ezikiel 16:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Mgbe m na-agafe hụ gị, m chọpụtara na i toruola inwe onye ga na-agwa gị na ị dị ya n’obi. Ọ bụ ya mere m ji jiri uwe m kpuchie gị,+ kpuchiekwa ọtọ gị. M ṅụụrụ gị iyi, mụ na gị agbaa ndụ, gị abụrụkwa nke m. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:8 Ụlọ Nche,10/15/2012, p. 25
8 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Mgbe m na-agafe hụ gị, m chọpụtara na i toruola inwe onye ga na-agwa gị na ị dị ya n’obi. Ọ bụ ya mere m ji jiri uwe m kpuchie gị,+ kpuchiekwa ọtọ gị. M ṅụụrụ gị iyi, mụ na gị agbaa ndụ, gị abụrụkwa nke m.