Ezikiel 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “‘Aha gị deweziri ude ná mba dị iche iche+ n’ihi mma ị mara, maka na mma gị zuru okè n’ihi na m yiwere gị ebube m dị ka uwe.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
14 “‘Aha gị deweziri ude ná mba dị iche iche+ n’ihi mma ị mara, maka na mma gị zuru okè n’ihi na m yiwere gị ebube m dị ka uwe.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”