Ezikiel 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 “‘Ma mma ị mara mechara buwe gị isi,+ gị ebido gbawa akwụna n’ihi ude aha gị na-ede.+ Gị na onye ọ bụla na-agafe agafe na-akwa iko.+ I sikwa otú ahụ na-enye ha onwe gị. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:15 Ezigbo Ofufe, p. 165
15 “‘Ma mma ị mara mechara buwe gị isi,+ gị ebido gbawa akwụna n’ihi ude aha gị na-ede.+ Gị na onye ọ bụla na-agafe agafe na-akwa iko.+ I sikwa otú ahụ na-enye ha onwe gị.