Ezikiel 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ị chịịrị ụfọdụ n’ime uwe gị ndị mara mma, jiri ha chọọ ebe ndị dị elu ị rụrụ mma. Ị nọkwa ebe ndị ahụ na-agba akwụna.+ Ụdị ihe ndị ahụ ekwesịghị ịdị. E kwesịghịkwa ime ha ọzọ. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:16 Ezigbo Ofufe, p. 165
16 Ị chịịrị ụfọdụ n’ime uwe gị ndị mara mma, jiri ha chọọ ebe ndị dị elu ị rụrụ mma. Ị nọkwa ebe ndị ahụ na-agba akwụna.+ Ụdị ihe ndị ahụ ekwesịghị ịdị. E kwesịghịkwa ime ha ọzọ.