Ezikiel 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ihe i ji achọ mma, ndị e ji ọlaedo na ọlaọcha m nyere gị rụọ, ka i ji kpụọrọ onwe gị arụsị ndị yiri ụmụ nwoke, gị na ha ana-akwa iko.+
17 Ihe i ji achọ mma, ndị e ji ọlaedo na ọlaọcha m nyere gị rụọ, ka i ji kpụọrọ onwe gị arụsị ndị yiri ụmụ nwoke, gị na ha ana-akwa iko.+