Ezikiel 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 I ji uwe gị ndị a kpara ihe kpuchie ha,* jirikwa mmanụ m na insens m na-achụrụ ha àjà.+