Ezikiel 16:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M nyere gị nri, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, mmanụ, na mmanụ aṅụ. Ma, i ji ha chụọrọ arụsị ndị ahụ àjà ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma.*+ Ihe a ka i mere n’eziokwu.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”
19 M nyere gị nri, ya bụ, ntụ ọka e gwere nke ọma, mmanụ, na mmanụ aṅụ. Ma, i ji ha chụọrọ arụsị ndị ahụ àjà ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ọma.*+ Ihe a ka i mere n’eziokwu.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.”