Ezikiel 16:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ị rụrụ ebe ndị dị elu n’ebe anya ndị mmadụ kacha aga n’okporo ámá ọ bụla. I mekwara ka mma ị mara bụrụ ihe rụrụ arụ, n’ihi na ị na-enye onye ọ bụla na-agafe agafe onwe gị,*+ na-agba akwụna gị n’esepụghị aka.+
25 Ị rụrụ ebe ndị dị elu n’ebe anya ndị mmadụ kacha aga n’okporo ámá ọ bụla. I mekwara ka mma ị mara bụrụ ihe rụrụ arụ, n’ihi na ị na-enye onye ọ bụla na-agafe agafe onwe gị,*+ na-agba akwụna gị n’esepụghị aka.+