Ezikiel 16:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ma, m ga-eweli aka m mee gị ihe. M ga-eselatakwa aka ná nri m na-enye gị.+ M ga-ahapụkwa ụmụ nwaanyị ndị Filistia, ndị kpọrọ gị asị,+ ndị omume rụrụ arụ ị na-eme na-awụ akpata oyi n’ahụ́,+ ka ha mee gị ihe ọ bụla masịrị ha.*
27 Ma, m ga-eweli aka m mee gị ihe. M ga-eselatakwa aka ná nri m na-enye gị.+ M ga-ahapụkwa ụmụ nwaanyị ndị Filistia, ndị kpọrọ gị asị,+ ndị omume rụrụ arụ ị na-eme na-awụ akpata oyi n’ahụ́,+ ka ha mee gị ihe ọ bụla masịrị ha.*