Ezikiel 16:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’ihi ya, ị gbaara akwụna ruo n’ala ndị na-azụ ahịa,* ruokwa n’ala ndị Kaldia.+ Ma, nke gị na ha ejughịkwa gị afọ.
29 N’ihi ya, ị gbaara akwụna ruo n’ala ndị na-azụ ahịa,* ruokwa n’ala ndị Kaldia.+ Ma, nke gị na ha ejughịkwa gị afọ.