Ezikiel 16:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 A na-enye ndị akwụna niile onyinye,+ ma, ọ bụ gịnwa na-enye ndị niile gị na ha na-eme enyi onyinye.+ Ị na-enyekwa ha aka azụ ka ha si ebe niile bịakwute gị ka gị na ha kwaa iko.+
33 A na-enye ndị akwụna niile onyinye,+ ma, ọ bụ gịnwa na-enye ndị niile gị na ha na-eme enyi onyinye.+ Ị na-enyekwa ha aka azụ ka ha si ebe niile bịakwute gị ka gị na ha kwaa iko.+