Ezikiel 16:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ebe ọ bụ na ara ịkwa iko na-agba gị, gị emeekwa ka ndị enyi gị na arụsị niile rụrụ arụ, ndị na-asọ oyi* ị na-efe,+ hụ ihe i ji bụrụ nwaanyị, gị ejirikwa ọbara ụmụ gị chụọrọ arụsị ndị ahụ àjà,+
36 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ebe ọ bụ na ara ịkwa iko na-agba gị, gị emeekwa ka ndị enyi gị na arụsị niile rụrụ arụ, ndị na-asọ oyi* ị na-efe,+ hụ ihe i ji bụrụ nwaanyị, gị ejirikwa ọbara ụmụ gị chụọrọ arụsị ndị ahụ àjà,+