37 n’ihi ya, m ga-akpọkọta ndị enyi gị niile, bụ́ ndị ị na-eme obi ụtọ, kpọkọtakwa ndị niile ị hụrụ n’anya na ndị niile ị kpọrọ asị. M ga-esi ebe niile ha nọ kpọkọta ha ka ha lụso gị agha, gbaakwa ihe i ji bụrụ nwaanyị n’anwụ. Ha ga-ahụkwa gị ka ị gba ọtọ.+