Ezikiel 16:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 “M ga-ata gị ahụhụ a na-ata ụmụ nwaanyị hapụrụ di ha na-akwa iko+ nakwa ụmụ nwaanyị na-egbu mmadụ.*+ M ga-ejikwa iwe na ọnụma gbuo gị.+
38 “M ga-ata gị ahụhụ a na-ata ụmụ nwaanyị hapụrụ di ha na-akwa iko+ nakwa ụmụ nwaanyị na-egbu mmadụ.*+ M ga-ejikwa iwe na ọnụma gbuo gị.+