Ezikiel 16:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 M ga-enyefe gị n’aka ndị enyi gị. Ha ga-akwatu ebe ndị dị mkputamkpu ị rụrụ, kwatuokwa ebe ndị dị elu ị rụrụ.+ Ha ga-eyipụ gị uwe gị,+ chịrị ọmarịcha ihe i ji achọ mma.+ Ha ga-agba gị ọtọ, gbaakwa gị n’anwụ.
39 M ga-enyefe gị n’aka ndị enyi gị. Ha ga-akwatu ebe ndị dị mkputamkpu ị rụrụ, kwatuokwa ebe ndị dị elu ị rụrụ.+ Ha ga-eyipụ gị uwe gị,+ chịrị ọmarịcha ihe i ji achọ mma.+ Ha ga-agba gị ọtọ, gbaakwa gị n’anwụ.