Ezikiel 16:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ha ga-agba ụlọ gị dị iche iche ọkụ,+ nọrọkwa n’ihu ọtụtụ ụmụ nwaanyị mee gị ihe m kpebiri. M ga-akwụsị akwụna ị na-agba.+ Ị ga-akwụsịkwa ịkwụ ndị ọzọ ụgwọ.
41 Ha ga-agba ụlọ gị dị iche iche ọkụ,+ nọrọkwa n’ihu ọtụtụ ụmụ nwaanyị mee gị ihe m kpebiri. M ga-akwụsị akwụna ị na-agba.+ Ị ga-akwụsịkwa ịkwụ ndị ọzọ ụgwọ.