Ezikiel 16:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 M ga-eme ka iwe m na-ewesa gị dajụọ.+ M ga-akwụsịkwa iwesa gị iwe dị ọkụ.+ M ga-anọ jii. Agaghịzi m ewere gị iwe.’
42 M ga-eme ka iwe m na-ewesa gị dajụọ.+ M ga-akwụsịkwa iwesa gị iwe dị ọkụ.+ M ga-anọ jii. Agaghịzi m ewere gị iwe.’