Ezikiel 16:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na i chetaghị oge ị bụ nwa agbọghọ,+ i wee mee ihe a niile kpasuo m iwe, m ga-eme ka i jiri isi gị buru ihe i metara. Ị ga-akwụsị omume ọjọọ ị na-eme, kwụsịkwa arụ niile ị na-akpa.
43 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ebe ọ bụ na i chetaghị oge ị bụ nwa agbọghọ,+ i wee mee ihe a niile kpasuo m iwe, m ga-eme ka i jiri isi gị buru ihe i metara. Ị ga-akwụsị omume ọjọọ ị na-eme, kwụsịkwa arụ niile ị na-akpa.