Ezikiel 16:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ị na-eme ka nne gị. Nne gị kpọrọ ma di ya ma ụmụ ya asị. Ị na-emekwa ka ụmụnne gị ndị nwaanyị. Ha kpọrọ di ha na ụmụ ha asị. Nne unu bụ onye Het, nna unu abụrụ onye Amọraịt.’”+
45 Ị na-eme ka nne gị. Nne gị kpọrọ ma di ya ma ụmụ ya asị. Ị na-emekwa ka ụmụnne gị ndị nwaanyị. Ha kpọrọ di ha na ụmụ ha asị. Nne unu bụ onye Het, nna unu abụrụ onye Amọraịt.’”+