Ezikiel 16:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 “‘Nwanne gị nwaanyị nke tọrọ gị bụ Sameria.+ Ya na ụmụ ya ndị nwaanyị*+ bi n’ebe ugwu obodo gị.* Nwanne gị nwaanyị nke ị tọrọ bụ Sọdọm.+ Ya na ụmụ ya ndị nwaanyị+ bikwa n’ebe ndịda obodo gị.* Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:46 Ezigbo Ofufe, p. 167
46 “‘Nwanne gị nwaanyị nke tọrọ gị bụ Sameria.+ Ya na ụmụ ya ndị nwaanyị*+ bi n’ebe ugwu obodo gị.* Nwanne gị nwaanyị nke ị tọrọ bụ Sọdọm.+ Ya na ụmụ ya ndị nwaanyị+ bikwa n’ebe ndịda obodo gị.*