Ezikiel 16:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Ọ bụghị naanị na ị nọ na-akpa àgwà ka ha, na-akpakwa arụ ndị ha na-akpa, kama, o teghị aka, gị emewe omume ọjọọ karịrị nke ha na-eme.+
47 Ọ bụghị naanị na ị nọ na-akpa àgwà ka ha, na-akpakwa arụ ndị ha na-akpa, kama, o teghị aka, gị emewe omume ọjọọ karịrị nke ha na-eme.+