Ezikiel 16:49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 49 Ihe Sọdọm bụ́ nwanne gị nwaanyị mere bụ: Ya na ụmụ ya ndị nwaanyị+ dị mpako.+ Ha nwere nri n’ụba.+ E nweghịkwa ihe na-echegbu ha n’ihi na ahụ́ ruru ha ala.+ Ma, ha enyereghị ndị na-ata ahụhụ na ndị ogbenye aka.+
49 Ihe Sọdọm bụ́ nwanne gị nwaanyị mere bụ: Ya na ụmụ ya ndị nwaanyị+ dị mpako.+ Ha nwere nri n’ụba.+ E nweghịkwa ihe na-echegbu ha n’ihi na ahụ́ ruru ha ala.+ Ma, ha enyereghị ndị na-ata ahụhụ na ndị ogbenye aka.+