Ezikiel 16:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 “‘Ndị Sameria+ emerughịkwa ọkara mmehie i mere. Ị nọ na-akpa arụ dị iche iche karịrị nke ha kpara. Arụ niile ị na-akpa mere ka o yie ka ụmụnne gị ndị nwaanyị hà bụ ndị ezi omume.+
51 “‘Ndị Sameria+ emerughịkwa ọkara mmehie i mere. Ị nọ na-akpa arụ dị iche iche karịrị nke ha kpara. Arụ niile ị na-akpa mere ka o yie ka ụmụnne gị ndị nwaanyị hà bụ ndị ezi omume.+