Ezikiel 16:59 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-ata gị ahụhụ ihe i mere,+ n’ihi na i meghị ihe ị ṅụrụ n’iyi, si otú ahụ mebie ọgbụgba ndụ mụ na gị.+
59 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘M ga-ata gị ahụhụ ihe i mere,+ n’ihi na i meghị ihe ị ṅụrụ n’iyi, si otú ahụ mebie ọgbụgba ndụ mụ na gị.+