Ezikiel 16:60 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 60 Ma, mụnwa ga-echeta ndụ mụ na gị gbara n’oge ị bụ nwa agbọghọ. Mụ na gị ga-agbakwa ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:60 Ezigbo Ofufe, p. 167-168
60 Ma, mụnwa ga-echeta ndụ mụ na gị gbara n’oge ị bụ nwa agbọghọ. Mụ na gị ga-agbakwa ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+