Ezikiel 16:61 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 61 Ị ga-echeta ihe i mere, ihere ga-emekwa gị+ mgbe ị ga-anabata ụmụnne gị ndị nwaanyị, ma ndị tọrọ gị ma ndị ị tọrọ. M ga-akpọnyekwa gị ha ka ha bụrụ ụmụ gị, ma ọ bụghị n’ihi ndụ mụ na gị gbara.’
61 Ị ga-echeta ihe i mere, ihere ga-emekwa gị+ mgbe ị ga-anabata ụmụnne gị ndị nwaanyị, ma ndị tọrọ gị ma ndị ị tọrọ. M ga-akpọnyekwa gị ha ka ha bụrụ ụmụ gị, ma ọ bụghị n’ihi ndụ mụ na gị gbara.’