Ezikiel 17:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mkpụrụ ahụ pukwara ma bụrụ osisi vaịn dị mkpụmkpụ, nke wasara awasa.+ Alaka ya na-agbasa gburugburu gburugburu. Mgbọrọgwụ ya na-agbasakwa n’okpuru alaka ya ahụ. Otú a ka o si bụrụ osisi vaịn, waa ngalaba, waakwa alaka.+
6 Mkpụrụ ahụ pukwara ma bụrụ osisi vaịn dị mkpụmkpụ, nke wasara awasa.+ Alaka ya na-agbasa gburugburu gburugburu. Mgbọrọgwụ ya na-agbasakwa n’okpuru alaka ya ahụ. Otú a ka o si bụrụ osisi vaịn, waa ngalaba, waakwa alaka.+