Ezikiel 17:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “‘“E nwekwara nnukwu ugo ọzọ,+ nke nwere nnukwu nku, nweekwa nnukwu ábụ́bà.+ Osisi vaịn ahụ hapụrụ ala a kụrụ ya gbasaa mgbọrọgwụ ya ka o ruo ebe ugo a nọ. Ọ gbasakwara alaka ya ka ugo ahụ gbaa ya mmiri.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:7 Ezigbo Ofufe, p. 85-86
7 “‘“E nwekwara nnukwu ugo ọzọ,+ nke nwere nnukwu nku, nweekwa nnukwu ábụ́bà.+ Osisi vaịn ahụ hapụrụ ala a kụrụ ya gbasaa mgbọrọgwụ ya ka o ruo ebe ugo a nọ. Ọ gbasakwara alaka ya ka ugo ahụ gbaa ya mmiri.+