Ezikiel 17:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ìgwè ndị agha Fero niile agaghị enyere eze Juda aka ọ bụla+ mgbe ndị agha Babịlọn ga-eji ájá rụọ mgbidi siri ike iji nọchibido obodo a.
17 Ìgwè ndị agha Fero niile agaghị enyere eze Juda aka ọ bụla+ mgbe ndị agha Babịlọn ga-eji ájá rụọ mgbidi siri ike iji nọchibido obodo a.