Ezikiel 17:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 M ga-eji ụgbụ m ji achụ nta kpuchie ya, jirikwa ya jide ya.+ M ga-akpụrụ ya gaa Babịlọn, kpeekwa ya ikpe ebe ahụ n’ihi isi o nupụụrụ m.+
20 M ga-eji ụgbụ m ji achụ nta kpuchie ya, jirikwa ya jide ya.+ M ga-akpụrụ ya gaa Babịlọn, kpeekwa ya ikpe ebe ahụ n’ihi isi o nupụụrụ m.+