Ezikiel 17:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 A ga-eji mma agha gbuo ndị agha ya niile gbara ọsọ ndụ. A ga-achụsasịkwa ndị nke fọrọnụ ebe niile.+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova kwuru ihe a.”’+
21 A ga-eji mma agha gbuo ndị agha ya niile gbara ọsọ ndụ. A ga-achụsasịkwa ndị nke fọrọnụ ebe niile.+ Unu ga-amarakwa na ọ bụ mụnwa bụ́ Jehova kwuru ihe a.”’+