-
Ezikiel 17:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 M ga-adọ ya n’otu ugwu dị elu n’Izrel. Alaka ya ga-agbasakwa, ya amịa mkpụrụ, ghọọkwa nnukwu osisi sida. Ụdị nnụnụ dị iche iche ga-ebi n’okpuru ya, ebe ndò si n’alaka ya na-ekpuchi.
-