Ezikiel 18:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-edebe iwu m, na-emekwa ihe m chọrọ, si otú a gosi na ọ na-erubere m isi. Onye na-eme ihe ndị a bụ onye ezi omume. Ọ ga-adịrịkwa ndụ na-aga.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
9 Ọ na-edebe iwu m, na-emekwa ihe m chọrọ, si otú a gosi na ọ na-erubere m isi. Onye na-eme ihe ndị a bụ onye ezi omume. Ọ ga-adịrịkwa ndụ na-aga.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.