Ezikiel 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 ọ na-agbazinye mmadụ ego ka o rite uru+ ma ọ bụ ka ọ nara ọmụrụ nwa, nwa ya ahụ nke na-eme ihe ndị a agaghị adị ndụ. A ga-egbu ya n’ihi arụ a niile ọ na-akpa. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.
13 ọ na-agbazinye mmadụ ego ka o rite uru+ ma ọ bụ ka ọ nara ọmụrụ nwa, nwa ya ahụ nke na-eme ihe ndị a agaghị adị ndụ. A ga-egbu ya n’ihi arụ a niile ọ na-akpa. Ọbara ya ga-adị ya n’isi.