Ezikiel 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ọ̀ na-atọ m ụtọ ka onye ajọ omume nwụọ?+ Ihe na-atọ m ụtọ ọ́ bụghị ka ọ hapụ ihe ọjọọ ọ na-eme wee dịrị ndụ na-aga?’+
23 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ọ̀ na-atọ m ụtọ ka onye ajọ omume nwụọ?+ Ihe na-atọ m ụtọ ọ́ bụghị ka ọ hapụ ihe ọjọọ ọ na-eme wee dịrị ndụ na-aga?’+