Ezikiel 19:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ zụrụ otu n’ime ụmụ ya, ya etoo bụrụ ọdụm siri ike,+Mụtakwa otú e si adọgbu anụ. Ọ na-adọgbu ma mmadụ.
3 Ọ zụrụ otu n’ime ụmụ ya, ya etoo bụrụ ọdụm siri ike,+Mụtakwa otú e si adọgbu anụ. Ọ na-adọgbu ma mmadụ.