Ezikiel 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Nwa ya nke a na-esokwa ọdụm ndị ọzọ akpagharị, mechaakwa bụrụ ọdụm siri ike. Ọ mụtara otú e si adọgbu anụ, na-adọgbukwa ma mmadụ.+
6 Nwa ya nke a na-esokwa ọdụm ndị ọzọ akpagharị, mechaakwa bụrụ ọdụm siri ike. Ọ mụtara otú e si adọgbu anụ, na-adọgbukwa ma mmadụ.+