Ezikiel 19:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Nne gị dị ka osisi vaịn*+ a kụrụ n’akụkụ mmiri. O nwere ọtụtụ alaka, mịakwa mkpụrụ n’ihi nnukwu mmiri ọ na-amịta.
10 Nne gị dị ka osisi vaịn*+ a kụrụ n’akụkụ mmiri. O nwere ọtụtụ alaka, mịakwa mkpụrụ n’ihi nnukwu mmiri ọ na-amịta.