Ezikiel 20:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ụbọchị ahụ, m ṅụụrụ ha iyi na m ga-akpọpụta ha n’Ijipt kpọga ha n’ala m họtaara ha,* ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Ọ bụ ala kacha* ala niile mma. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:6 Ụlọ Nche,10/15/2012, p. 24-25
6 N’ụbọchị ahụ, m ṅụụrụ ha iyi na m ga-akpọpụta ha n’Ijipt kpọga ha n’ala m họtaara ha,* ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.*+ Ọ bụ ala kacha* ala niile mma.