Ezikiel 20:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “‘“Ma, ha nupụụrụ m isi. Ha ekweghịkwa ege m ntị. Ha atụfughị ihe ndị rụrụ arụ ha na-efe, ha ahapụghịkwa arụsị dị iche iche na-asọ oyi ndị Ijipt na-efe.+ N’ihi ya, m kpebiri na m ga-eji ezigbo iwe na ọnụma mee ha ihe n’Ijipt.
8 “‘“Ma, ha nupụụrụ m isi. Ha ekweghịkwa ege m ntị. Ha atụfughị ihe ndị rụrụ arụ ha na-efe, ha ahapụghịkwa arụsị dị iche iche na-asọ oyi ndị Ijipt na-efe.+ N’ihi ya, m kpebiri na m ga-eji ezigbo iwe na ọnụma mee ha ihe n’Ijipt.