Ezikiel 20:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, ihe mere m ji mee ihe m mere bụ ka a ghara imebi aha m ná mba dị iche iche ha bi.+ N’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha* mara m mgbe m si n’Ijipt kpọpụta ha.*+
9 Ma, ihe mere m ji mee ihe m mere bụ ka a ghara imebi aha m ná mba dị iche iche ha bi.+ N’ihi na m nọ n’ihu mba ndị a mee ka ha* mara m mgbe m si n’Ijipt kpọpụta ha.*+