-
Ezikiel 20:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 “N’ihi ya, nwa nke mmadụ, gwa ndị Izrel, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Nna nna unu hà kparịrị m mgbe ha mebiri iwu m.
-